Ụmụakwụkwọ ruru 17 anwụọla n'Amerịka

Ọtụtụ ndị ụmụakwụkwo na nne na nna ha

Ebe foto si, AFP

Nkọwa foto, Mwakpo egbe aha bidoro ebe elekere abụọ n'ehihe unyaahụ
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Otu nwata akwụkwọ akwụsiri akwụkwo n'ike agbaguola ụmụakwụkwọ ibe ya na ụlọakwụkwọ Marjory Stoneman Douglas na Florida.

Akụkọ sị na ụmụakwụkwọ ndị fọrọ zoro onwe ha n'ime mpịo nkụzị ha ka mwakpo a na-eme.

A nwụchiri onye ọgba egbe nke ahụ, onye nke e nyere aha ya dịka 'Nikolas Cruz', nwata gbara afọ iri n'itoolu. A hụru ọtụtụ egbe ndị ọzọ o ji.

Ụmụakwụkwo na ọtụtụ ndị nkuzi ha so na ndị nwụrụ, ebe mmadụ ruru iri na anọ na-anara ọgwụgwọ n'ụlọọgwụ maka mgbọ metụtara ha.

Otụtụ ụmụakwụkwọ Marjory Stoneman Douglas

Ebe foto si, AFP

Nkọwa foto, Otu onye ibe Cruz si na ọ bụ onye ọ na-ahịa ahụ ijideta iwe ya.

Ka nke a mechara, ndị nne na nna cheruru mgbede, ihe ruru elekere asaa iji mata ma ụmụ ha anwụrụ anwụ ka ha adịndụ.

Anwụchiri Cruz, onye mere ihe nke a, ka ọ nọ n'akụkụ ụlọ akwụkwo ahụ. Ndị uweoji kwuru na ụfọdụ ndị ụmụakwụkwọ ma onye obụ mgbe mwakpo ahụ na-aga.

Otu onye ibe ya n'ụlọ akwụkwọ ahụ sị na a ma nwata ahụ bụ Cruz, ama dịka onye na-ekwu okwu egbe mgbe niile.

Nke a bụ ugboro iri na asato a na-enwe mwakpo egbe n'ụlọakwụkwo Amerịka n'afọ a.

Lekwa ihe ndị mmadụ na-ekwu maka ya n'elu igwe okwu Twitter:

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3