INEC: Ndebanye aha ntuliaka agaghị akwụsi n'ọnwa Jenuawarị 31

INEC

Ebe foto si, VOA

Nkọwa foto, ọtụtụ mmadụ na-atụ egwụ na ha nwere ike agaghị ebebanye aha ha

Onye mgbasa ozi ụlọ ọrụ na-ahụ maka ntụliaka na Legos bụ Femi Akinbiyi,kwuru nke a n' ozi mgbasa ozi nke ụlọ ọrụ INEC wepụtara na Legos.

Akinbiyi sịrị: "Anyị na akwa ọha na eze na ndebanye aha ntuliaka ka na-aga n'ihu."

"Dịka iwu ala ntunye aka ala anyị sịrị dị, aga akwusịlata ya ụbọchị irir isii tupu ntuli aka."

Ọ rịrọ ndị mmadụ ka ha bụta n'igwe debanye aha ha.