Nigeria UFC: Etu m si bụrụ ọkaibe n'ịlụ ọgụ 'Martial arts' ka awụchara m 'acid' - Lovethpatra Young
LovethPatra Young abụrụla ọkaibe n'ọgụ Martial art na mba United States dịka awụchara ya 'acid' otu mgbe.
Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo, LovethPatra Young kọọrọ etu esi gbahapụ ya tupu ọ bụrụ ugo na-achakezi ma n'ofesi.
Akụko ya ga-akpalite mmụọ gị. Gere ya n'uju ebe a:
Ndị mere akụkọ a bụ Chigozie Ohaka na Chiemela Peter