Africa Eye: 'O nweghi onye ga-etigbunwu m n'Afrịka niile - Jane Mugo
Jane Mugo bụ onye nnyocha nzuzo a na-achọ ka akara ọkụ na mba ebe o si bụ Kenya.
Ndị mmadụ na-achọ ya maka enyemaka ọ na-enya ha na nnyocha ebe ndị omekome na-achọ ya maka ọrụ ọ na-emebiri ha.
Jane Mugo kọwaara Africa Eye etu o si arụ ọrụ ya na mba ebe ndị mmadụ enweghi ntụkwasị obi na ndị uweojii.
Lee ihe BBC chọpụtara maka ya n'uju: