Ogochukwu Ihemezue malitere isi nri mmemme ka egwuregwu ji ya baa ọgaranya.
Ogochukwu Ihemezue malitere isi nri ka egwuregwu.
Ọ nwere mmasị nnukwu na isi nri mmemme nke bụ na ebe ọbụla ana eme mmemme Ogochukwu na-aga enyere ndị ahụ aka esi nri.
Obi adịghị nne ya mma maka ya bụ ozi ọ na-aga maka na, na-echiche ya, isi nri bụ ọrụ ụmụnwaanyi.
Ugbua, ọgọchụkwụ esiela nri mmemme ihe karịrị afọ iri an ise baa ọgaranya nke bụ na ọrụziri ụzọ obodo ha bụ ebe ụgbọala anaghị bụ agba.
Lee ihe onyonyo a ka i hụ ka o si bido nakwa ka o si baa ọgaranya.
Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Chukwudi Okereke na Chiemela Peter