Coronavirus Update: Ihe mere m ji agụrụ ndị m na-agwọ covid 19 egwu- Dọkịta Igwe
A na-ahụ ndị dọkịta ka ndị ọrụ ha bụkarịrị inye ọgwụ, gwọọ ọrịa dgz.
Mana dọkịta Michael Igwe bụ dịbia bekee agbanwetụla nke a site n'ijikwu ma egwu wee nyere ndị ọ na-agwọ ọrịa covid- 19 aka ikpalite mmụọ ha.