Nollywood: 'Ọ bụrụ na nna m dị ndụ, agaghị m eme ihe nkiri' - Chris Okagbue

Aha onyonyo, Nollywood:'Ọ bụrụ na nna m dị ndụ, agaghị m eme ihe nkiri' - Chris Okagbue

Chris Okagbue na-eme ihe nkiri na Nollywood kwuru na ọ bụrụ na nna ya ka nọ ndụ , na ọ gaghị ekwe ka o mee ihe nkiri ma ncha makana ọ bụ Igwe obodo ha(Obi ofala Okagbue nke Onicha).

O kwuputere ọtụtụ ihe ndị mmadụ na-amaghị maka ya na ije ya na Nollywood.

Kirie ya n'uju n'ihe nkiri a.

Akụkọ ndị ga-masị gị