Ndị Igbo makụọ nụ omenala na asụsụ unu - Bob Manuel Udokwu

Aha onyonyo, Ndị Igbo makụọ nụ omenala unu - Bob Manuel Udokwu

Onye ejiji a ma ama bụ Bob Manuel Udokwu si na ji Igbo eje.

Ọ sịkwa na ọ bụ ihe dị mkpa ka ndi Igbo na-akwalite asụsụ Igbo ma na-eme omenala Igbo etu o si kwesi.

Gee ya ntị.

Akụkọ ga-amasị gị