Biafra: Etu ndị Igbo ga-esi nwete ya - Tony One Week
Na mkparịta ụka ya na BBC nwere onye oti egwu eji Tony One Week mara kwuru maka atụmatụ Biafra.
Ọ sị na Ojukwu anwaala ike ya tupu ọ laa mmụọ, mana ugbua ọ bụ atụmatụ ọhụru ka a ga-eji sowe okwu Biafra.
Tony One Week Muonagor makwara atụ etu enwereike isi nweta ya bụ Biafra.
Gee ya ntị.
Ndị mere ihe nkiri bụ Nnamdi Agbanelo na Chioma Obianinwa