Enwetechala m Biafra tupu IPOB apụta - Uwazuruike

Aha onyonyo, Onye ndu ndị MASSOB bụ Ralph Uwazuruike gbọrọ ọkụ n'ọnụ na mkparịta ụka ya BBC

O kwụrụ na ọ bụ ụzọ e si achụ nwereonwe a mere ọtụtụ ọbara ji awufu. Ọ sịkwa na Biafra abịalarị mana ọtụtụ mmadụ amaghị. Lee ọnụ ọkwụ Uwazuruike na ihe onyonyo a gbara ama ọtụtụ ihe merela ma nke ga-eme n'ihu.

Akukọ ndị ga-amasị gị: