2023 Election: 'Ndị ọchịchị na-akwapụ ndị Igbo akwapụ' - Ezeife
"Onye ajụrụ ajụ anaghị ajụ onwe ya."
Nke a bụ otu n'ime okwu gbara ọkpụrụkpụ aka chiburu Anambra steeti bụ Chukwuemeka Ezeife gwara onye ntakụkọ BBC Igbo mgbe ọ gara ịgba ya ajụjụ ọnụ.
O kwuru nke a iji dọọ aka na nti nye ndị ọnụ na-eru n'okwu Naịjiria na-ekwu na ọ bụrụ na enyeghị onye Igbo ọchịchị na ntuliaka na-abịanụ, ụtọ Naịjirịa na Igbo ebiela.