2019 elections: "Ndị ntorobia ga-egosi ike ha na ntuliaka a"
Obinna Udenwe onye na-azọ ndọrọndọrọ ọchịchị n'Ebonyi steeti ekwuola na ndị ntorobia na ndị okenye ga-awọ mbe nke ọke na ntuliaka 2019.
Ọ gwara BBC Igbo na o ruola oge ndị ntorobia ga-egosi na ha nwere ike ịgbanwe ihe ha na-eme n'ala dịka ọchịchị ala siri dị.
O kwukwara na o nweghi ihe ga-eme ka ndị ntorobia ghara ịpụta ị n'igwe ịzọ okwa ọchịchị nke 2019.
Lee ihe nkiri ya ebe a.
Akụkọ ndị ga-amasị: