Nnamdi Kanu ka bụ onyeisi IPOB - Emmanuel Kanu

Aha onyonyo, Nnamdi Kanu ka bụ onyeisi IPOB- Emmanuel Kanu

Emmanuel Kanu gwara BBC Igbo na ozi ahụ pụtara na soshal midia kwuru na akwatuola Nnamdi Kanu dika onye isi IPOB bụ asi ọcha.

Akụkọ ga-amasị gị: