Christchurch: Buo agha megide iyi ndụ egwu n'ụwa niile- Jacinda Arden

Aha onyonyo, Christchurch: Buo agha megide iyi ndụ egwu n'ụwa niile- Jacinda Arden

Praịm Mịnịsta mba Nu Ziland bụ Jacinda Ardem akpọọla oku ka mba ụwa niile buo agha kpochapụ iyi ndụ egwu.

Ọ kpọrọ oku a na mkparịtaụka ya na BBC nwere banyere mwakpo e mere n'ụlọ okpukpe ndị alakụba nke a gbagburu mmadụ iri ise.

Ardern kwuru na ịkpa oke bụ ihe ririla ọtụtụ mba ụwa isi na ọ bụghị naanị otu mba ga-enwe ikike ikpochapụ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: