Poco Lee: Etu m si bụrụ ọgbaegwu a ma ama nakwa ihe na-enye m ọṅụ
Poco Lee: Etu m si bụrụ ọgbaegwu a ma ama nakwa ihe na-enye m ọṅụ
- Onye dere ya, Chimamaka Ihenacho
- Ndị mere akụkọ a, Broadcast Journalist
Iweh Pascal Odinaka a ma dịka Poco Lee, ekwuola etu o si bụrụ onye a ma ugbua dịka onye obi ọma.
Ya bụ ọgbaegwu a ma ama na Naịjiria, gwara BBC na ọ bụ Chineke mere ka ọ bụrụ onye obi ọma n'agbanyeghi ụdịrị ahụhụ ọ tarala n'ụwa.
Ọ kọwara etu o si malite ịgba egwu nakwa etu o si malite iji ya akpata ego oge ọ bụ nwatakịrị.
Ọ kọwara na ịgba egwu gbanwere ndụ ya n'ụzọ pụrụ iche.

Ihe ndị ọzọ ọ gwara BBC na mkparịtaụka a gụnyere onye ọ gaara abụ ma ọ bụrụ na ọ bụghị ọgbaegwu.
Ọ gakwara n'ihu dụọ ndị ntorobịa na-apụta ịtụ vootu na ntuliaka e ji ahọpụta onyeisiala Naịjiria n'afọ 2023 ọdụ.
Gere nke a na ihe ndị ọzọ o kwuru n'uju ebe a:



