You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
‘Egwuruegwu Invictus na-egosi m na ọ bụghị nanị m so’
‘Egwuruegwu Invictus na-egosi m na ọ bụghị nanị m so’
- Onye dere ya, Okechukwu Omeire na Joshua Akinyemi , Makuochi Okafor, Chigozie Ohaka
- Ndị mere akụkọ a, Video Journalists, Reporter na Producer
- Ebeg o si, Legọs
Dean Onwuchekwa bụ onye ji ọkwa lance corporal n’ụlọọrụ ndịagha Naịjirịa. Ya na ndị otu ya na-akụnyụ ogbunigwe ndị Boko Haram tupu otu agbaa ya n’ihu.
O nwetara nnukwu ihe mmerụahụ site na nke ahụ dịka achapụrụ ya aka abụọ.
Ọ sooro maa aka n’asọmpi ndịagha nwere nkwarụ nke ụlọọrụ obi ebere Invictus Games Foundation na-ahazi.
Ụlọọrụ ahụ na-arọpụtara ndịagha nwetara nkwarụ site n’ọrụ ha ohere isoro maa aka n’ụdị egwuruegwu dị icheiche.