"Ịlụ ọgụ na-amasị m, ana m alụchitere nwanne m nwoke ọgụ" - Chiamaka Nwaturuocha

    • Onye dere ya, Jessica Nwankwo na Kelechi Anozia
    • Ndị mere akụkọ a, Journalist na Video Journalist

Ọ bụghị mgbe niile ka a na-ahụ ụmụ nwaanyị na-eti ọkpọ

Mana Chiamaka Jill Whyte Nwaturuocha bụ nwaanyị ọrụ nwoke na-amasị.

Chiamaka kọọrọ BBC Igbo etu o si banye n'egwuregwu itipkpọ nakwa ihe na-akpalite mmụọ ya ịnọgidesi ike na ya bụ ihe.

O kwuru maka ụfọdụ ogbatuhie dị n'iti ọkpọ dị ka mgbanwe ahụ ndz.

Ọ bụkwa eziokwu na ọ nọchiri anya Naijiria n'asompi ndị otiokpo ụmụ nwaanyị ma merie.

Lee akụkọ nwaada a n'uju