Idinotu kachasị dị ndị Igbo mkpa n'oge dị otu a - Jennifer Eliogu
Idinotu kachasị dị ndị Igbo mkpa n'oge dị otu a - Jennifer Eliogu
Jennifer Eliogu bụ onye ejije Nollywood a ma ama.
Ya na BBC nwere mkparịtaụka ebe o kwuru maka etu o si malite iti egwu.

Ebe foto si, Jennifer Eliogu/Instagram
Ọ kọwara na ọ banyere iti egwu n'afọ 2012.
Ihe ndị ọzọ o tinyere ọnụ na ya gụnyere ezinaụlọ ya, ọnọdụ nchekwa ala Igbo nakwa ọnọdụ Naijiria ugbua.
O kwukwara ihe mere o ji gụọ egwu ya wuru nsonso a bụ "ọnụrụ ube nwanne".
Gee ihe o kwuru n'uju ebe a:



