Etu ị ga-esi chọpụta, lekọta nwa nwere ọnọdụ mkpọpu obi
Etu ị ga-esi chọpụta, lekọta nwa nwere ọnọdụ mkpọpu obi

N'akụkọ a onyeisi ụlọọgwụ Healing Field Hospital dị na Legọs bụ Dọkịta David Oke kọwara ihe na-ebute ya, etu e si achọpụta ya nakwa etu e si elekọta nwatakịrị nwere ọnọdụ ahụ.



