Okporoụzọ ahịa Ariaria na-akawanye njọ - Ndị ahịa
Okporoụzọ ahịa Ariaria na-akawanye njọ - Ndị ahịa
Ndị na-azụ ahịa n'arịarịa dị n'Aba Abia Steeti arịọla gọọmentị ka ha gbatara ha ọsọ enyemaka.
Ọ bụghị taa ka ndị na-azụ ahịa ebe ahụ na ajọ ụzọ na ihe ndị ọzọ na-agbarịta mgba.
Kama ugbua mmiri bidoro izo ihe ka nte abịakwutela nte n'ọnụ ya.
Ihe onyonyo na-egosi ọnọdụ ahịa augbua
Lee kwa ihe gọọmentị sara ha.





