AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a 22 Disemba 2025
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2
Asọmpi Iko Mba Afrịka ebirila ọkụ malite n'ụbọchị 21 Disemba 2025 ruo ụbọchị 18 Jenụwarị 2026 na mba Moroko.
Moroko bụ ndị a na-agba asọmpi a na mba ha adịla mbụ were ọkpụ goolu abụọ chara acha merie Kọmọrọs na-agbanyeghi ọgba bọọlụ ha bụ Achraf Hakimi ka si na mmerụ ahụ na-alọta.
Mba ndị ọzọ dịka Senegal, Ivory Coast bụ ndị ji iko a ugbua na Naịjirịa nke onyendu ha bụ Victor Osimhen so na ndị a na-atụ anya ga-akpa ike n'asọmpi Afcon nke afọ a.
Asọmpi nke afọ a kwesịburu ịbịa n'etiti afọ mana achọghị ka ya na asọmpi ndị ọzọ a na-agba na mba Yurope sọkata isi.
Nke a mere e ji buru ya bịa n'ọnwa Disemba ka ohere dị maka asọmpi Ikom Mbaụwa FIFA a ga-agba n'ọnwa Juun.
Nke a bụ mbụ a na-agba Afcon n'oge dị etu a n'afọ. Obodo ebe ndị a ga-agba asọmpi a gụnyere Rabat, Kasablaca, Marrakech, Agadir, Tangier na Fez.
Agba nke Mbụ
P - A gbarala W - Merie L - E meriri D - Nhatanha GD - Ndị iche na goolu Pts - Akara Otu A
Mba P W L D GD Pts Moroko 3 2 0 1 5 7 Mali 3 0 0 3 0 3 Komoros 3 0 1 2 -2 2 Zambịa 3 0 1 2 -3 2
21/12/2025, 19:00
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
22/12/2025, 14:00
(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
26/12/2025, 17:30
(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
26/12/2025, 20:00
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
29/12/2025, 19:00
(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
29/12/2025, 19:00
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
Otu B
Mba P W L D GD Pts Ijipt 3 2 0 1 2 7 Saut Afrịka 3 2 1 0 1 6 Angola 3 0 1 2 -1 2 Zimbabwe 3 0 2 1 -2 1
22/12/2025, 17:00
(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
22/12/2025, 20:00
(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
26/12/2025, 12:30
(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
26/12/2025, 15:00
(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
29/12/2025, 16:00
(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
29/12/2025, 16:00
Zimbabwe 2
-
3 Saut Afrịka
(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
Otu C
Mba P W L D GD Pts Naịjirịa 3 3 0 0 4 9 Tunishịa 3 1 1 1 1 4 Tanzanịa 3 0 1 2 -1 2 Yuganda 3 0 2 1 -4 1
23/12/2025, 17:30
(Complexe Sportif de Fès)
23/12/2025, 20:00
(Ọgbọegwuregwu Olympique de Rabat)
27/12/2025, 17:30
(Ọgbọegwuregwu El Barid)
27/12/2025, 20:00
(Complexe Sportif de Fès)
30/12/2025, 16:00
(Ọgbọegwuregwu Olympique de Rabat)
30/12/2025, 16:00
(Complexe Sportif de Fès)
Otu D
Mba P W L D GD Pts Senegal 3 2 0 1 6 7 DR Kongo 3 2 0 1 4 7 Benin 3 1 2 0 -3 3 Botswana 3 0 3 0 -7 0
23/12/2025, 12:30
(Ọgbọegwuregwu El Barid)
23/12/2025, 15:00
(Grand Stade de Tanger)
27/12/2025, 12:30
(Ọgbọegwuregwu Olympique de Rabat)
27/12/2025, 15:00
(Grand Stade de Tanger)
30/12/2025, 19:00
(Grand Stade de Tanger)
30/12/2025, 19:00
(Ọgbọegwuregwu El Barid)
Otu E
Mba P W L D GD Pts Ọljerịa 3 3 0 0 6 9 Burkina Faso 3 2 1 0 2 6 Sudan 3 1 2 0 -4 3 Equatorial Guinea 3 0 3 0 -4 0
24/12/2025, 12:30
Burkina Faso 2
-
1 Equatorial Guinea
(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
24/12/2025, 15:00
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay El Hassan)
28/12/2025, 15:00
Equatorial Guinea 0
-
1 Sudan
(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
28/12/2025, 17:30
Ọljerịa 1
-
0 Burkina Faso
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay El Hassan)
31/12/2025, 16:00
Equatorial Guinea 1
-
3 Ọljerịa
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay El Hassan)
31/12/2025, 16:00
(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
Otu F
Mba P W L D GD Pts Ivory Coast 3 2 0 1 2 7 Kameroon 3 2 0 1 2 7 Mozambiki 3 1 2 0 -1 3 Gabọn 3 0 3 0 -3 0
24/12/2025, 17:30
Ivory Coast 1
-
0 Mozambiki
(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
24/12/2025, 20:00
(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
28/12/2025, 12:30
(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
28/12/2025, 20:00
Ivory Coast 1
-
1 Kameroon
(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
31/12/2025, 19:00
(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
31/12/2025, 19:00
(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
Agba Mgbapụ
03/01/2026, 16:00
(Grand Stade de Tanger)
03/01/2026, 19:00
(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
04/01/2026, 16:00
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
04/01/2026, 19:00
Saut Afrịka 1
-
2 Kameroon
(Ọgbọegwuregwu El Barid)
05/01/2026, 16:00
(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
05/01/2026, 19:00
(Complexe Sportif de Fès)
06/01/2026, 16:00
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay El Hassan)
06/01/2026, 19:00
Ivory Coast 3
-
0 Burkina Faso
(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
09/01/2026, 16:00
(Grand Stade de Tanger)
09/01/2026, 19:00
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
10/01/2026, 16:00
(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
10/01/2026, 19:00
(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
14/01/2026, 17:00
(Grand Stade de Tanger)
14/01/2026, 20:00
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
17/01/2026, 16:00
(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
18/01/2026, 19:00
(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
Oge niile e gosiri bụ oge nke Lọndọn ma nwerike ịgbanwe. Mgbanwe oge esighị n'aka BBC.