King Charles III: Onye bụ Eze ọhụrụ nke mba Briten a?

Aha onyonyo, King Charles III: Onye bụ Eze ọhụrụ mba Briten a?
King Charles III: Onye bụ Eze ọhụrụ nke mba Briten a?

A kpọpụtala Eze Charles dịka Eze ọhụrụ nke mba Briten site n'ọnwụ nne ya bụ Ezenwaanyị Elizabeth nke abụọ.

Akọkụ lebara anya n'etu o Eze Charles si bie ndụ site mgbe a mụrụ ya rute mgbe nne ya nwụrụ nkwa mkpọpụta ya dịka Eze.

Ọ rụrụ ọtụtụ ọrụ dị iche iche gụnyere; ọrụ ndịagha, ọrụ inyere ndị mmadụ aka nakwa ọrụ nnọchiteanya nne ya n'ọgba mba ndị 'Commonwealth'.

Kirie ihe onyonyo maka nkọwa ya n'uju;

Eze Charles III

Ebe foto si, PA Media