You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ozi ndị ntorobịa nwere maka Onyeisiala ọhụrụ nke Naịjirịa
Dịka e mere emume nglaba na-ahụ maka ntụliaka na Naịjirịa bụ Inec n'ịchafụ jiri nye Bola Ahmed Tinubu asambodo nke a na-akpọ Certificate of Return nke a na-enye onye Inec kpọpụtara dịka onye meriri ntụliaka onyeisiala Naịjirịa, ndị ntoroọbịa nwere ozi ha chọrọ ka orute onyeisiala Naịjirịa ọhụrụ ntị.
Tinubu na mgbasaozi ya kwuru na ọtu ihe kacha dị ya mkpa bụ ịrụrụ ndị ntoroọbịa ọrụ dịka onyeisiala Naịjirịa nke a họpụtara, ngwa lee ihe ndị ntoroọbịa nwere ịgwa ya.