India Eye: Etu ụlọọrụ mbinye ego si emechu ndị ha binyere ego ihu iji na-apụta ha ego ahụ
India Eye: Etu ụlọọrụ mbinye ego si emechu ndị ha binyere ego ihu iji na-apụta ha ego ahụ
Nyocha BBC mere ekpugheela etu ndị ụlọọrụ mbinye n’ịntanetị si e ji ụzọ adịgboroja eyi ndị mmadụ egwụ ịnapụ ha ihe na mpaghara Asia, Afrịka nakwa Latin Amerịka.
Ndị mbinye ego adịgboroja a na-ekwe ndị mmadụ nkwa ibinye ha ego n’ụzọ dị mfe ma nara ha ọtụtụ akara njirimaara ha n’ekwentị ma were ozi ndị ahụ na-eyi ha egwu maọbụ mechuo ha ihu ka ha nweeike kwụọ ụgwọ.
Nyocha gosiri na kamgbe 2020, naanị n’India na ihe ruru mmadụ iri isii (60) egbuola onwe ha mgbe ndị mbinye ego adịboroja a mechuchara ha ihu.
Kirie ka ị hụrụ ihe ntaakụkọ Poonam Agarwal chọpụtara banyere ndị a.




