Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho
Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho

Ọgba bọọlụ a ma ama bụ Francis Uzoho akọwaala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles' afọ itoolu gara aga.
Na mkparịtaụka ya na BBC nwere dịka asọmpi iko Afrịka na-aga na Moroko, Uzoho kwuru sị,"Anọ m n'otu egwu bọọlụ Deportivo La Coruna. Esonyerem n'asọmpi mbụm n'otu egwu bọọlụ ahụ."
"Echere m na Gernot Rohr(bụbụ onye nchịkọta Super Eagles oge ahụ) kiri egwu m nke mere ka ọ kpọbata m n'etu egwu bọọlụ a."
N'ọsịsa ajụjụ kachasị sie ike ọ gabigara, Uzoho kwuru na ọ bụ oge o merụrụ ahụ.
Gee ihe o kwuru n'uju: n'ihe onyonyo.


