Nnamdi Kanu's Trial: Mkpamkpa na-akpa n'Ọwụwa Anyanwụ na-ewute Nnamdi Kanu - Ifeanyi Ejiofor
Ifeanyi Ejiofor bụ ọkaiwu Nnamdi Kanu gwara BBC Igbo maka echiche ha maka ikpe ya ga-adị n'ụlọikpe n'ụbọchị Ọktoba 21, 2021.