Anambra election 2021: 'A maghị m na m ga-emecha bụrụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị' - Ifeanyi Ubah
Ifeanyi Ubah ji ọkọlọtọ Youth Progressives Party (YPP) azọ ọkwa gọvanọ na ntuliaka gọvanọ nke Anambra steeti na-abịanụ, akọwala etu o si too nakwa o si banye ndọrọndọrọ ọchịchị.
"Ifeanyị Uba nyere ego m ji bido ahịa ka m sicha obodo oyibo gbanata"
Okwu a so n'ụfọdụ ihe ndị ọyị na ikwunibe kwuputere maka Ifeanyi Ubah.
Gere ihe ndị ọzọ ha kwuru ị na amaghị maka Ifeanyi Ubah.