South East Tourism: Lee nwoke na-egosipụta ebe ị ga-aga njem nlegharị anya n'ala Igbo
Ala Igbo mara mma, e jighi Igbo agwa ya onye ọcha.
Mana igosipụta mma ya bụ ọrụ Chinedu Chime kewapụtaara onwe ya.
Mazi Chime kpọọrọ BBC Igbo gaa njem n'ebe abụọ dị etu a ma kọwaa ihe kpalitere mmụọ ya ịme nke a.


