Ọgba ndị a pụrụiche nwere nnukwu ihe nzuzo banyere ha

Aha onyonyo, Lee ọgba a dị na Yucatan Mexico, ọ pụrụiche ya na ihe nzuzo banyere ha

Ndị chọptara ọgba a dị na Yucatan Mexico a chọpụtala ọgba nọruru afọ 12,000 gara aga. E chere na ọgba a ka e gupụtara aja uhie e jiri tee eserese ha.