Anambra state airport photos: Lekwa ka ọdọụgbọelu ọhụrụ a na-arụ n'Anambara steeti dị n'ụbọchị Eprelu 21, 2021
Nkọwa foto, Elu 'control tower' n'ọdọụgbọelu AnambraGọọmentị Anambra steeti ekwuola na ụgbọelu mbụ ga-efebata n'ọdọụgbọelu ha na-arụ ọhụrụ n'Ụmụeri na ngwụcha ọnwa Epreelụ nke 2021.
Dịka ha jri kwuo, ọdọụgbọelu a ga-abụ nke na-ahụ maka ntụbata nakwa mbupu ngwaahịa dị iche iche.
BBC Igbo gara njem nleta ya bụ ọdọụgbọelu.
Lekwa foto ndị si ebe ahụ pụta:
Nkọwa foto, Ụlọọrụ ọdọugboelu AnambraNkọwa foto, Ka 'control tower' ọdọ ụgbọelu Anambra sị dịNkọwa foto, Ụlọ ebe a na-eche ụgbọelu n'ọdọụgbọelu AnambraNkọwa foto, Ụlọ ebe a na-eche ụgbọelu n'ọdọụgbọelu AnambraOkporoụzọ mfepụ ụgbọelu ọdọụgbọelu Anambra
Nkọwa foto, Okporoụzọ mfepụ ụgbọelu ọdọụgbọelu AnambraNkọwa foto, Okporoụzọ mfepụ ụgbọelu ọdọụgbọelu AnambraNkọwa foto, Ọdọụgbọala n'ọdọụgbọelu AnambraNkọwa foto, Ihu ụlọọrụ ọdọụgbọelu AnambraNkọwa foto, Okporoụzọ mfepụ ụgbọelu ọdọụgbọelu Anambra