Ohaji Egbema: Anyị achọghị ịnọ n'Imo steeti anyị chọrọ ịnọ Rivers Steeti maka...

Aha onyonyo, Ihe mere anyị ejighizi chọọ isọ na Imo steeti ma chọọ iso Rivers Steeti

Ndị Ohaji Egbema sị na ọ bụ ha na-ewepụta ihe e ji eme ihe n'Imo Steeti maka mmanụ agbịdị e si be ha amịpụta mana ha anghị ahụ isi ya.

Ha sị na ha enweghị ụzọ, ha enweghi ọkụ, ha enweghị mmiri.

Dịka ndi gwara BBC Igbo siri kwuo, "Ọ ka anyị mmana na anyi pụrụ n'Imo ga soro Rivas!"

Kirie akụkọ ka ị nụ okwu ha na mkpesa ha n'uju.