"Onye na-achị kwesịrị ịkpọ ndị na-enye nsogbu ka e nwee mkparịtaụka" - Andy Uba
Andy Uba nke otu APC bụ onye na-azọ ọkwa Gọvanọ n'Anambra steeti etinyela ọnụ n'okwu gbasara atụmatụ 'Sit at home' na-eme n'ọwụwa anyanwụ kwa ụbọchị Monde.
Na mkparịtaụka pụrụiche nke ya na BBC Igbo nwere, o dụrụ ndị na-edebe ya bụ iwu ndụmọdụ pụrụiche.
Gee video a ka ị nụ ihe ọ kwuru maka ya n'uju.
