Tokyo Olympics: Ihe Naịjirịa mere m n'Olympics gbawara m obi - Cici Onyekwere
Cici Onyekwere bụ ejima atọ egwuregwu na-amasị.
O ritere ntụrụugo na Discus mgbe ọ na-anọchi anya mba Naịjirịa.
Ọ kọwarala BBC Igbo mwute ya mgbe ewepụrụ ya na mmadụ itoolu ndị ọzọ n'asọmpị Olympics ahụ.
Gee okwu ya n'uju
Ọrụ a si n'aka Jessica Nwankwo na Chiemela Mgbeahuru.