Rev Prince Chukwuma: Ihe mere m ji akuziri ma na-akwado ụmụbọị
Ụkọchụkwu Prince Chukwuma sị na ya malitere ịkpọkọ ụmụ bọyị na Nnewi ka ya hụchara ajọ agwa ha na-akpa na ka e sị achụla ha.
Ọ sị na ọ bụ mgbe ahụ ka o ji metu ya n'ahụ ịmalite ya bụ nzụkọ ụmụbọị pụrụiche nke gbanwegoro ọtụtụ ụmụ ahịa ahụ.
Lee ka o si malite na ebe ọ na-aga.
Ọrụ a si n'aka Chioma Obianinwa, Jessica Nwankwo na Nnamdi Agbanelo