Honey production: Lee ka ị ga-esi mata ezigbo mmanụ aṅụ
Lee nwaamdị ji ịha mmanụ aṅụ mere akaọrụ.
Ikechukwu Nwokenta kọwara ka o si ahapụta mmanụ aṅụ nakwa mkpa ọ dị na ndụ mmadụ.
Ọ kọwara otu esi amata ezigbo mmanụ aṅụ na nke adịgboroja.
O kwukwara ụdị ọnọdụ dị mma ị nọ kwee ọnya anụ.
Kirie ya.