Igbo Language: Chikasielu dị afọ asaa ma ọ bụ ọkaibe n'ịtụ ilu Igbo

Aha onyonyo, Chikasielu dị afọ asaa ma lee ihe o ji ilu igbo eme

Lee etu Chikasielu dị naanị afọ asaa si were ilu Igbo gosi na ụmụ ntakịrị ọkachasị ndị Igbo kwesịrị ịma asụsụ ha.

Chikaselu kwuru na ọ bụ nne ya kuziri ya etu e si atụ ilu Igbo.

Nne ya kwuru na ọ bụghị maka ihe nturugo mere o ji kuziwere Chikaselu asụsụ Igbo ọfụma.\

Ndumodu nne Chikasielu na-enye ndị nne na nna bụ ha kulie kuziwere ụmụ ha asụsụ Igbo.

Kirie akụkọa n'ujuya ebe a.