African Michael Jackson: Oyiyi m yiri Michael Jackson mere ka m gbawa egwu ka ya
Chdiebere Egeko bụ onye na-agba egwu bi n'Enugwu eji ịgba egwu ja oti egwu Michael Jacksom mara.
Dịka o siri kwuo, etu o siri yie Michael Jackson nakwa etu o siri na-agba egwu ka ya nyere ya ohere isonye na ejijie Nollywood dịka Michael Jackson.
N'ihe onyonyo a ọ na-akọwa etu o siri na-agba mgbọ ịhụ na o yiri Michael Jackson ọfụma nakwa etu ndị mmadụ anabata ihe ọ na-eme.
Gee ya ntị n'uju.
Ndị mere akụkọ a bụ Chiemela Mgbeahuru na Chukwunaeme Obiejesi.


