Arochukwu Culture: Lee Omenala e ji ahọpụta Eze Aro
Arochukwu bụ nnukwu obodo n'ala Igbo.
Omenala ha nakwa ọdịnala miri emi nke ukwuu.
Ihe nkiri a kọwara etu e si ahọpụta Eze Aro ma ọ bụrụ na nke nọ n'oche laa mmụọ.
Ndị mere ya bụ Chukwudi Okereke na Chiemela Mgbeahuru.



