Igbo leadership: Ndụmọdụ onye Igbo ọbụla ga-achọ ịnụ
Ramas Okoye Asuzu bụ onye amụma, onye nchụaja nke okpukperechi ọmenala nke obi ya nọ na Nri, Anambra steeti.
O tinyere ọnụ n'okwu ụfọdụ a na-asọ anya bụ nke dị mkpa na-anụrụ.
Nke kacha nke, Ramas tinyere ọnụ na-okwu Igbo "enwe-Eze" bụ nke ọ sị na ọ na-emebiri Igbo ihe.
Gee ya ntị n'olu.