Igbo food condiments: Etu e si esi ogiri asamma

Aha onyonyo, Etu e si esi Ogiri asamma

Igbo ji ogiri esi nri dị iche iche dịka ofe, ịgwọ ji, ịgwọ ede, ịgwọ abacha na ihe ndị ọzọ.

Ya bụ ogiri na-esi isi nke uwkuu, mana e tinye ya n'ofe ọ na-ewepụta ụtọ pụrụ iche.

Ọ bụ mkpụrụ ogiri ka e ji emepụta ya, mana e nwekwara ụdị ogiri e ji egwusi emepụta.

Lee nkọwa etu e si eme ngwanrị a nke na-eme ka nri ndị Igbo bụrụ e richaa a mịchaa aka.

Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo na Ikechukwu Kalu.