Ghana Fufu: Ndịiche dị n'akpụ Ghana na nke Nigeria
"Akpụ Gana ọ dị ka nke Naịjirịa?"
Ajụjụ a ka BBC Igbo gbara mbọ ịza n'ihe nkiri a.
Chimamaka Ihenacho nke BBC Igbo na Chiemela Mgbeahuru gara njem nleta na Gana wee chọpụta ndịiche dị na etu e si eme akpụ Gana na nke Naịjirịa.
Lee ihe ha hụrụ.
Akụkọ ga-amasị gị: