Kaduna Anglican Kidnap: Etu e si tọrọ ụkọchukwu na ndị ụka Anglịkan si agbamakwụkwọ alọta
Bishọp ụka Anglịkan na mpaghara Wusasa dị na Kaduna steeti bụ Buba Lamido akọọrọla BBC etu ndị ntọ si tọrọ ndị ụka ya.
Bishop Lamido kọwara na mwakpo ahụ mere dị ka ndị ụka ahụ nọ n'ime ụgbọala si agbamakwụkwọ alọta.
- Bishop Chukwuma: Onye ọ bụla sị gị kwụọ ụgwọ ekpere bụ onye amụma ụgha
- 'Ihe mere eji chụọ ụkọchukwu Anglịkan n'Ezinifite' - Aguata Dayọsis
- Ụkọchukwu edurula ndị ụka mee ngagharịiwe maka ajọ okporoụzọ n'Aba
- Ihe mere e ji kwụsị Rev. Fada Oliver Ekene Nwosu ọrụ ụkọchukwu n'ụka Catholic
- Gịnị na-esere Nnamdi Kanu na Fr Abiagom?
O kwuru na otu onye ụkọchukwu so na ndị a gbara egbe mana ọ nọ n'ụlọọgwụ ugbua.
O kwuru na rue ugbua, ndị ụka niile nọ n'ekpere maka nzọpụta ndị atọọrọ ma kwuo na ha enweghi olileanya ọbụla n'aka ndị uweojii gbasara nzọpụta ndị ahụ.
Gee ihe o kwuru n'uju ebe a.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:
