Bishop Chukwuma: Ọ bụ ndị amụma ụgha ga-asị gị kwụọ ụgwọ ekpere
Ị gatụla ebe a na-eburu gi amụma? Ihe ha gwara gị ọ bịara na mmezu?
Kirie ka e si wee buoro nwaanyị mụrụ ejima atọ amụma.
Gerekwa ndụmọdụ ndị ụkọchụkwụ dịka Archbishop Chukwuma nke Enugwu steeti nyere gbasara isiokwu a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:
