You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Kamaru Usman vs Gilbert Burns: 'Nigerian nightmare' ga-alụ ọgụ na UFC n'ụbọchị Sọnde
Kamaru Usman bụ onye Naịjirịa na-eme egwuregwu ọgụ a kpọrọ 'mixed martial arts'.
A mụrụ ya n'Edo steeti mana ọ hapụrụ Naịjirịa oge ọ dị afọ asatọ
Kamaru Usman gwara BBC na o rere akpụ oge ọ bụ nwatakịrị.
Ugbua, ọ bụrụla ọkaibe n'egwuregwu UFC.
Kamaru Usman na Gilbert Burns ga-ezute onwe ha n'ụbọchị Sọnde iji mata mbe abụọ nke bụ oke.
Lee ihe dike a eji 'Nigerian nightmare' gwara BBC maka onwe ya.