Ipob: 'Ndị ọchịchị Igbo nwere nsopụrụ n'ebe Buhari nọ karịa ndị ha na-achị' - Dele Momodu

Aha onyonyo, Dele Momodu: Ndị mmadụ ahụla ugbua ihe Nnamdi Kanu na-alụrụ ọgụ ya

Onyeisioche ụlọọrụ Ovation bụ Dele Momodu ekwuola na ọ bụrụ na ndị ọchịchị Igbo gere Nnamdi Kanu bụ onye ndu Indigenous People of Biafra(IPOB) nti n'oge mgbe o bidoro tiwe mkpu mmegbu ndị Igbo na Naịjirịa, ihe akaari imebi ruo etu ọ dị ugbua.

Momodu gara n'ihu kwuo na ụwa ahụla ihe mere Kanu ji eti mkpu kamgbe.

Gere ihe ndị ọzọ o kwuru n'uju n'ihe nkiri dị n'elu akụkọ a.

Ndị mere akụkọ a bụ Chukwunaeme Obiejesi nakwa Adline Okere.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: