Babagana Umara Zulum: Amaghị achị butere ọgbaghara a niile na-eme na Naịjirịa
Ka ndị omekome wakpochara gọvanọ Borno bụ Zulum Umara Babagana mgbe ya na ndị nchekwa ya na-aga n'ụzọ, ọ gwala BBC ihe kpatara nsogbu a.
O kwuru na ọ ga-adị mma ka e were ngwa ngwa gboo nsogbu enweghị ọrụ na ụbịam n'etiti ndị ntoroọbịa Naịjirịa ka o belata ọnọdụ tigbuo zọgbuo na-eme ugbua.
Gere ya n'uju ebe a:
Akụkọ ndị ga-amasị gị: