Covid-19 n'otu nkeji: 'Mask' a ga-egbochi gị ibute ọrịa Coronavirus?

Aha onyonyo, Mara ma mask ọ ga-egbochi gị ibute ọrịa Coronavirus

Dịka ndị mmadụ na-ekpuchi imi na ọnụ ha iji gbochie ibute ọrịa Coronavirus, ụfọdụ na-ajụ kedu nke bụ eziokwu

coronavirus
coronavirus branding