Aisha Buhari: Ihe ise o boro Garba Shehu

Ebe foto si, Getty Images
Akwụkwọ ozi Aisha Buhari degara Shehu Garba, onye ozi onyeisiala Muhammadu Buhari, amụnyela ọkụ na soshal midia.
O depụtara na Shehu na-emebiga oke ya dịka onye ozi onyeisiala Buhari.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Lekwa ihe ndị ọzọ o boro ya
- O kweghị ka e nwee ụlọọrụ 'first lady'
- Ọ na-ebuso ezinaụlọ onyeisiala agha site n'ikewapụta akara nzuzo ebe ọ na-esi edepụta okwu ụgha na-emegide aha ya na ụmụ ya.
- Ọ na-enye ndị na-arụrụ nwunye onyeisiala nsogbu
- Ọ na-etinye ọnụ n'okwu agbasaghị ya maka ezinaụlọ onyeisiala.
Na nchịkọta, nwunye onyeisiala Naịjirịa kwuru na Shehu kwesịrị ịghọta na agaghị anabatazị agwa ya ndị a ọzọ.
Mgbe BBC kpọrọ Garba Shehu n'ekwenti, o kwuru na onweghị okwu.
Lekwa ihe ndị mmadụ na-ekwu na soshal midia
@ESAM_XCLUSIVE na-ekwu ka ha kpezie n'ime ọgbakọ nzuzo ha.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@MrOdanz kwuru na ụmụ Naịjirịa ekwela ka okwu dị n'etiti ndị be onyeisiala wepụ uche ha n'okwu e ji n'aka.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
@Morris_Monye kwuru ka Aisha Buhari jide obi ya aka.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4










