World Aids Day 2019: HIV n'ọnụọgụgụ
Ụbọchi mbụ nke ọnwa Disemba bụ "World Aids Day" - bụ oge e ji agbasa ozi maka agha a na-ebuso ọrịa a.
HIV ka na-aga n'ihu ịbụ nnukwu ihe na-enye ahụike nsogbu n'ụwa gbaa gburugburu.
Ihe ruru mmadụ nde 32 anwụọla site n'ọrịa a kemgbe ọ malitere.
Mana, ya bụrụ na ndị na-arịa ọrịa na-enweta ọgwụgwọ dị ire, ọrịa a ga-abụ ihe a na-ejikwatanwu ejikwata.
Akụkọ ga-amasị gị: