Etu Nnewi siri malite - Igwe Orizu
Igwe Orizu nke Nnewi bu eze ọdịnala kachasị nọdụ n'oche n'ala Igbo.
N'ihe inkiri a ọ kọwara etu ọchịchị ya siri dabanye n'ụwa ọhụrụ.
Ọ gakwara n'ihu kọwa etu Nnewi siri pụta ma kwụrụ ugbua.
Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke, Chiemela Peter Mgbeahuru na Nnamdi Agbanelo


